Adazion Ij Zam Lyrics
Achicha na
Agba mme
Ikuku ama na
Onya m oo!
Di nwanyi otu onye o!
Dede onwu egbu
Oma taa mara echi
Oma taa mara echi
Onu nwanyi anu di ya
Onye mara onye oga agozi
Ma onye oga agozi amaghi ya
Mmuo na eri muo
Nekene dike ukwu eh!
Nekene dike ukwu eh!
So ya bu osuofia
So ya bu osuofia
Onum anu nne m eh!
Onum anu nne m eh!
Akwa okuku na etiwa aki